Gini Mere I Ji Akwo Aka Gi?

1,100.00

In stock

Buy this product to earn 27 points. You can use points to place more orders
Compare
SKU: 29725 Categories: ,

1,100.00

Description

Proper hand washing can prevent the spread of disease. It is an effective and affordable way to practice good hygiene.

Why Do You Wash Your Hands? is a fun way to teach Children the importance of hand washing. With colorful illustrations and simple language, children will love reading this book.

Why Do You Wash Your Hands? is wonderful for early readers of all ages and perfect for story time.

This book deploys a fun pictorial style to help children and their parents understand the importance of regular hand washing whilst learning the different occasions before or after which they should wash their hands.

Ịsa aka nke ọma nwere ike igbochi mgbasasi ọrịa. Ọ bụ ụzọ dị ire, dịrịkwa ọnụ ala ịkwado omume ịdị ocha.

Gini Mere I Ji Akwo Aka Gi? bụ ụzọ di ụtọ ikuziri ụmụaka na ịsa aka di mkpa.
N’ihi na akwụkwọ a nwere ihe osise mara mma, tinyere asụsụ dị mfe e jiri dee ya, ọ ga-amasi ụmụaka ịgụ ya ma nakọta ihe mmado so ya na ngwụcha akụkọ.

Gini Mere I Ji Akwo Aka Gi? di ezigbo mma maka ụmụaka afọ niile ndị bidoro ịgụ akwụkwọ ọsisọ dịkwa ezigbo mma maka oge akụkọ. Ọ bụ ihe mara mma inye dịka onyinye na ememme ncheta ọmụmụ ụmụaka na ememme gi niile ọzọ. Zụta akwụkwọ a nye umuaka niile nọ na ndụ gi, zụtakwuo nke i ga-enye ndị ọzọ.

Main Menu

Gini Mere I Ji Akwo Aka Gi?

1,100.00

Add to Cart